Thursday, September 1, 2016

Igbo ndioma ana m ekene unu oo Nke onye chiri ya zere Onye wetara oji wetara ndu, Ogonogo ndu na-ahu isike kanyi na-ayo Chukwu okike abiama. Mmmm! mmm !! Anambra bia taa oji, Enugu bia taa oji Abia taa oji Imo taa oji Asaba taa oji Ndi Biafra nine bianu taa oji Igbo-ukwu be nna m taanu oji. Anyi nine ga-atata ogonogo ndu, tata ahu isike, tatakwa aku na uba ya na nwere onwe nke ndi Biafra na-aha nke nna na nke nwa na mmuo nso...Amen Happy mba month to u all #Ugo-nwachinemere#

Igbo ndioma ana m ekene unu oo
Nke onye chiri ya zere
Onye wetara oji wetara ndu,
Ogonogo ndu na-ahu isike kanyi na-ayo Chukwu okike abiama.
Mmmm! mmm !!
Anambra bia taa oji,
Enugu bia taa oji
Abia taa oji
Imo taa oji
Asaba taa oji
Ndi Biafra nine bianu taa oji
Igbo-ukwu be nna m taanu oji.
Anyi nine ga-atata ogonogo ndu, tata ahu isike, tatakwa aku na uba ya na nwere onwe nke ndi Biafra na-aha nke nna na nke nwa na mmuo nso...Amen
Happy mba month to u all
#Ugo-nwachinemere#

No comments:

Post a Comment